Ka anyi tuoro Jehova nma mma,
Onye nwe anyi Imela
Ka anyi tuoro Jehova nma mma,
Onye nwe anyi Imela
Kulie na ibu dike (3x), Ihe e ji amara dike e rula (repeat again from begining)
Onye na eme nma kulie, Ihe e ji amara dike e rula
Agu n’eche mba kulie, Ihe e ji amara dike e rula.
Ka m bulie Gi elu, Chineke
Ka m bulie Gi elu na oruru Gi
Kele kele ya
Kele ya
Ohuru umu ya n’anya
Kele Ya
Jisos Onye Isi Udo
Kele ya
Ohurur umu ya n’anya
Kele Ya
Kele Chineke – Omeriwo
Omeriwo,
Kele Jisos – Omeriwo
omeriwo
ike ajo mmuo – Omeriwo …
Kam nogide nime Jisos
Kam mata, Kam mata
sina o bu Ya nwe m
Kam tukwasi Obim na Ya
wepu ihere, n’obi abua
Ka ha mara n’etiti mba nile (2x)
Jehova bu eze, Jihova bu eze, Jehova bu eze oha (2x)
Kele, Kele, Kele unu kele Chineke no bu Okaka
Onye Oma
Kwuerem ya, Okwu Chukwu
Kwuerem ya, (2x)
Okwu Chukwu dim obi nma, Kwuerem ya,
Onye ju ya juru ndu ya
Kwuerem ya,
Kpo Ya Chineke Di mma
Kpo Ya onye Obi Oma