M

LIST OF IGBO CHURCH CHORUSES (Abu Oma) SECTION M

1. Mgbe m ruru n’igwe – Lyrics

mgbe m ruru n’igwe, agam ahu onye nzoputa
m ga ekele ya, n’ihe omere, o gosiri m uzo ndu
nzo nzoputa, nma nma diri Ya Onye ebere
M g’asi ya mma mma, m ga-asi mma mma
M g’asi ya mma mma Onye nwe anyi imela

 

2. Mgbe m’chetara ihe oma O mere m – Lyrics

Mgbe m chetara ihe oma O mere m, M’tie Alleluyah (2x)
Enyi m bia lee
Ihe oma O mere m, bia lee
Nwanne m bia lee, Ihe Oma O mere m, bia lee (2x)
Papa bia lee, Mama bia lee, Umunne m bia lee
Ihe oma O mere m, bia lee
Ihe oma O mere m

 

3. Mgbe kporo Jisos O zara m – Lyrics

Mgbe kporo Jisos O zara m
Ozaram (2x)
Mpi mu adiwo elu
Mpi m adiwo elu
Onu m asawo mbara

 

4. M ga esi ebe kwughachi Jehova – Lyrics


M ga esi ebe kwughachi Jehova mmesoma Ya nile O mesoworo m (2x)

 

5. Mkpuru obi nke na-amaghi – Lyrics

Mkpuru Obi nke na-amaghi
Onye kere ya, Olee ebe ige ano.

 

6. Ma m mee okwu Ya – Lyrics

Ma m mee okwu Ya, ma m mee uche Ya
Ma m mee okwu Ya ozuwo, (ozuworom)

 

7. M le anya n’iru m o, M’ele anya na azu m o – Lyrics

M le anya n’iru m o, m’ele anya na azu m o
M lee anya na aka nri m, m’ele anya na aka ekpe
anya m ga ahu ihe m ga eji nwe jawa Chineke nma.

 

8. Mgbe m ruru n’igwe – Lyrics

Mgbe m ruru n’igwe, agam ahu onye nzoputa m
m ga ekele Ya n’ihe ahu O mere m
Oziri m uzo ndu, nwe gbaputa m na nmehie
nma nma Jisos Onye ebere

 

He'll Do It Again by Shirley Caesar I can take a plane high up in the sky and fly for a million...
Faded Rose

Faded Rose

23.05.2018
Faded Rose by Shirley Caesar story part 1You know, all too soon seemly our children grow up overnight. They get married; some...
Peace In The Midst Of The Storm by Shirley Caesar When the world that I've beenLiving in collapses at my feetAnd when...
Hold My Mule

Hold My Mule

23.05.2018
Hold My Mule by Shirley Caesar I feel like praising, praising himI feel like praising, praising himI feel like praising, praising himPraise...
Jesus, I Love Calling Your Name by Shirley Caesar Jesus (Jesus)oh Jesus (Jesus)oh how I love to call your nameoooh Jesus (Jesus)oh sweet...
Don Moen Song Lyrics