Best Gospel Lyrics

LIST OF IGBO CHURCH CHORUSES (Abu Oma) SECTION O

1. Obu n’aha Jesu -Lyrics

Obu n’aha Jisos
Ka mmadu nile gbakooro n’ebea
Obu n’aha Jisos
ka ikpere nile ga egbu n’ala

 

2. Onum juru n’ekele -Lyrics

Onye nwe anyi a na m ekele gi
Onum juru n’ekele
ebe I mere ndu foro mu o
Onum juru n’ekele

 

3. O n’abia n’ebube -Lyrics

O n’abia, O n’abia, O’na abia n’ebube (3x)
Okpara Chineke, O na abia n’ebube

 

4. Odugwu n’agha -Lyrics

Odugwu n’agha, Dike n’agha
Jehova
Odogwu n’agha, Dike n’agha
Aka n’egbo mkpa, Odugwu n’agha, Dike n’agha

 

5. Odighi ihe O napughi ime -Lyrics

Odighi ihe O napughi ime (3x)
N’aha Jisos

 

6. Onye ga akwu m’ugwo olu m – Lyrics

Mgbe n’alu olu ha n’aju m
Onye ga akwu m’ugwo olu (3x)
Jehova lee ga akwu m ugwu olu

 

7. Obara Jisos emewo m mma -Lyrics

Obara Jisos emewo m mma, Omewo m mma {(2x)2x}
I kwere n’oga eme gi nma

 

8. Obim sara mbara ito Ya -Lyrics

Obim sara mbara ito Ya (2x)
Chineke Onye n’eme mma
Obim sara mbara ito Ya

 

9. Omewo m nma e -Lyrics

O mewo m nma e
O mewo m nma e
Eze Jisos eme wo m nma e
ke mgbe m kwere n’okwu ya

 

10. Olile Anya Anyi -Lyrics

Olile Anya anyi a dighi n’uwa
Ja Ya nma, Olile anya anyi di na Chukwu nke Eligwe
Ike anyi esighi n’uwa ja Ya nma
Ike anyi si na Chukwu nke Eligwe

 

11. Obara Jisos emewo m mma – Lyrics

Obara Jisos emewo m mma
mewom mma (2x)
Obara Jisos emewo m mma
mewom mma, e kwere o ga eme gi nma

 

12. O buru wo nmehie m la – Lyrics

O buru wo mmehie m la (2x)
Obu ezie n’ahughi m Ya
Otitu diri Aha Ya
O buru wo mmehie n la
To nu Ya.

 

13. Oge Chiniek anyi ka mma – Lyrics

Oge Chineke anyi ka mma
Oga Ya ka mma
Oge Chineke anyi ka mma
Oge Ya ka nma.

 

14. Odighi agbanwe agbanwe -Lyrics

Odighi agbanwe agbanwe (2x)
otu di ka O di n’mbu

 

15. Omeri wo n’agha -Lyrics

Omeri wo n’agha (2x)
Onye kere uwa n’igwe
Omeri wo n’agha

 

16. Obu ndi Asara Uwe ha -Lyrics

Obu ndi asara uwe ha,
Obu ndi asara Obi ha,
Obu ndi agbaputara

 

17. Obodo ndi nso zoro ukwu ha -Lyrics

Obodo ndi nso zoro ukwu ha
Alleluyah n’ada
Ebi ndi nso zoro ukwu ha
Alleluyah n’ada

 

18. Omechiri odum onu n’olulu -Lyrics

Omechiri odum onu n’olulu (2x)
Jehovah Shammah
Omechiri odum onu n’olulu
Jehovah Nissi
Omechiri odum onu n’olulu

 

19. Obu ndi asawo Obi ha -Lyrics

Obu ndi asawo Obi ha
Obu ndi asawo n’obara
Obi ndi agbaputawo na nmehie
Ga eketa ala Eze Chineke

 

20. Onye nwere Chineke -Lyrics

Onye nwere Chineke
Nwere ihe di nma
Onye nwere Jisos
Nwere ihe di nma

 

21. Oke nkume nke m nwere -Lyrics

Oke nkume nke m nwere, Chi m dighi ehi ura (2x)
dighi ehi ura
Chi m adighi ehi ura,
Oke nkume nke nwere, chim adighi ehi ura

 

22. Onye dika Chukwu? -Lyrics

Onye dika Chukwu? (2x)
Onye dika Chineke Nna?
Alleluyah

 

23. Omere ihe nile k’odi nfe nwe nye mkpuru obi m o -Lyrics

Omere ihe nile k’odi nfe nwe nye mkpuru obi m o
m kowa olu oma nime ndu m, onum apughi i kochasi

 

24. Obu na Gi ka ndi nso dabere – Lyrics

Obu na Gi ka ndi nso dabere (2x)
E-obu na Gi, obu na Gi, obu na Gi.
ka ndi nso dabere, e-ekwela k’ihere mee Anyi.

 

25. Ogini ka m ga enye Gi Nna – Lyrics

Ogini ka m ga enye Gi Nna,
Ogini ka m ga enye Gi Chineke,
a ga m ewekw’onwe m nye gi – e – bia memu k’osi di gi mma

 

26. Soro Jisos Lyrics

Soro Jisos, sosie Ya ike (2x)

 

27. Onye nwe anyi no nso – Lyrics

Onye nwe anyi no nso (3x)
odighi arahu ura.

 

28. Onye kere uwa na aka gi ka m n’ele anya – Lyrics

Chukwu kere uwa na aka gi ka m n’ele anya
agabigala m o, mgbe I n’eje, mgbe I n’ala
agabigala m o.

 

29. Onaputawo m n’ala apiti – Lyrics

Onaputawo m n’ala apiti,
Omewo ka m guzo n’elu oke nkume eh,
tinye wo abu uto n’onu m taa,
abu otito, allelu ,alleluyah

 

30. Omeriwo n’agha – Lyrics

Omeriwo n’agha (2x)
Onye kere uwa n’igwe
Omeriwo n’agha

 

31. Obi m-o, muru anya na-eche nche – Lyrics

Obi m-o, murur anya na-eche nche
Obi m-o, murur anya na-eche nche
Obi m-o, murur anya na-eche nche

 

32. Oge Chineke anyi ka mma – Lyrics

Oge Chineke anyi ka mma
Oge Ya ka mma
Oge Chineke anyi ka mma
oge Ya ka mma

 

33. Onyenweayi, aghaghi ibia ozo. – Lyrics

Ose e… Osu elu-igwe m’bidoro n’elu uwa
Chim ekwela, Ka m’gbachaya Ma gbara aka la

 

34. Oga adoro mkpuru obi – Lyrics

Oga adoro mkpuru obi
Ma m’bulie Ya elu
Jehova, Ma m’bulie ya elu.

 

35. Obughi mmadu, ka otuto m ga adiri – Lyrics

Obughi mmadu ka otuto m ga adiri
Obughi mmadu ka otuto m ga adiri
Obughi mmadu ka otuto m ga adiri
Otuto m ga adiri Chineke nke Igwe

 

36. Otito diri Chineke anyi – Lyrics

Otito nile, ekele nile diri Chineke anyi
Ekele diri Jisos Onye-nwe anyi.

 

37. Odighi enyi o, Odighi enyi oma – Lyrics

Odighi enyi o, Odighi enyi oma
Odighi enyi o enyi o kariri Jesus Nwannem

 

68. Onye Nzoputa, Onye Nzoputa – Lyrics

Okpara Chineke,
Onye Nzoputa (2x)
Okpara Chineke,
Onye Nzoputa (2x)

 

69. Onye Kam ga ezi ga? – Lyrics

Onye kam ga ezi ga?
Onye kam ga ezi ga?
Onye kam ga ezi ga?
Ijere Chineke ayi ozi
Lekwam zigam (3x) Ijere Chineke Ozi

 

70. Okwu ya bu ee… na Amen – Lyrics

Okwu ya bu ee… na Amen
Okwu ya bu e-e-e-e na A-aa-men

 

71. Omere m mara Ya – Lyrics

Omere m mara Ya, Jisos mere m mara Ya
Omere m mara Ya, aga m eme k’uwa mara Ya

 

72. Obu n’aha Jisos – Lyrics

Obu n’aha Jisos ka mmadu nile zukoro n’ebe a,
Obu n’aha ya, k’ikpere nile g’egbu n’ala

 

73. Onye biakutere Jisos agaghi agba aka nwe laa – Lyrics

Onye biakutere Jisos agaghi agba aka nwe laa

 

74. Okpu eze m di n’igwe – Lyrics
Okpu ezem di n’igwe
Okpu ezem di n’igwe
Okpu eze na-eche m
Mam’meri ma m’mema.

 

75. Onye dika Jehova – Lyrics

Onye dika Jehova?
Onye – e, Onye – e
Ose e… Osu elu-igwe m’bidoro n’elu uwa,

 

76. Ogologo nma agha – Lyrics

Ogologo nma agha
Jehova bu ogologo nma agha m nwere

 

77. Onye ebere, Onye amamihe – Lyrics

Onye Ebere, Onye Amamihe ka Jehova m bu (2x)
Ohuru uwa n’anya, Ohuru Uwa n’anya
Odi ebube, ebube, ebube
Chineke m di ebube, ebube (2x)

 

78. Okwu Ya bu E na Amen – Lyrics

Okwu Ya bu E na Amen

 

79. Okwu Ya di-ire di ebube – Lyrics

Okwu Ya di-ire, di ebube, O n’eguzosike
Okwu onu Jisos di ebube, o nagwo ndi oria

 

80. Ometuru ndu m aka – Lyrics

Ometuru ndu m aka – O gbanwe
Ometuru ndu m aka, ndu m nwe buru ihe agbanwere,
Jisos meturu ndu m aka O gbanwe.

RELATED SONGS

Explore All Songs